NTỤGHARỊ DỊKA AKỤRỤ NGWA DỊ OKE MKPA N’ỊKWALITE AHỤIKE NA ỌRỤ UGBO

Agatha Obiageli Medolu (PhD), Chidoo G. Ezika, G. N. Egwuonwu-Chimezie (PhD)

Abstract


Ihe ọmụmụ a gbadoro ụkwụ na ntụgharị dịka akụrụ ngwa dị oke mkpa n’ịkwalite ahụike na ọrụ ugbo. E mere nke a n’ihi na ka oge na-aga, a na-enwe ihe ọhụrụ nakwa ụzọ ka mma i ji were na-eso ọnọdụ ahụike nakwa ọrụ ugbo. I ji hụ na ndị amaghị agụ maọbụ ede asụsụ Bekee na-erite uru dị n’ihe ọhụrụ ndị a batara na n’ọnọdụ ahụike na n’ọrụugbo, ọ dị mkpa na e mere ntụgharị. Site na ya, onye ọbụla ga-esonye nke ọma maka ọdịmma nke obodo. Nchọcha a bụ nke kwọlitetiv. E si n’akwụkwọ nzisaosi na nke mkpanaka e dere na Bekee gbasara ahụike na ọrụ ugbo were nweta data e ji mee nchọcha. Atụtụ na usoro ntụgharị Newmark (2001) ka a gbasoro. Ihe ọmụmụ a ga-aba uru maka na igbaso ezigbo usoro were na-ezi ozi na-eme ka ozi gbasaa nke ọma. Ọ ga-emekwa ka okwu ọhụrụ bata n’asụsụ Igbo nke na-eme ka asụsụ na-eto eto. Ihe ọmụmụ a nyere ntuziaka ka e mee ụdị nchọcha a n’ebe dị iche iche maka ọdịmma ndị anaghị agụ asụsụ Bekee nakwa ịmụba mkpụrụokwu n’asụsụ Igbo. 

Keywords


Ntụgharị, Atụtụ Newmark, Ihe ọhụrụ, Ozi na Asụsụ.

Full Text:

PDF

References


Ajụnwa, E. (2014). A textbook of translation: Theory and practice. Onitsha, Nigeria: Envoic Publishing Company.

Akeredolu-Ale, E.O. (1993). Mass media and rural development in Nigeria. Ibadan: Spectrum Books Limited.

Alpi, M (2016). Importance or language translation in health care. Amsterdan: John Benjamin.

Benima, F. (2001). Translation and health. New York: Prentice Hall.

House, J. (2009). Technical translation: Usability strategies for translating technical documentation. Netherland: Spingers.

Iwena, O. A. (2018). Essential agricultural science for senior secondary school. Ibafo. Nigeria: Tonad Publishers Limited.

Jacobson, R. (2000). On linguistic aspects of translation. In L.Venuti(Ed.),The translation studies reader.(pp.113-118) London: Routledge.

Munday, J. (2001). Introducing translation studies. Newyork: Routledge

Newmark, P. (2001). Approaches to translation. Oxford: Pergamon

Newmark, P. (1988). A textbook of translation. London: Prentice Hall.

Newmark, P. (1996). About translation. Clevedon: Multilingual matters ltd.

Nwadike, I. U. (1997). Theory and practice of translation. (Unpublished lecture note), University of Nigeria, Nsukka.

Steff, D. (2018). Health care translations. New Delhi: Indian University Press.


Refbacks

  • There are currently no refbacks.


 

 

 

 

   

 

Creative Commons License
This work is licensed under a Creative Commons Attribution-NonCommercial 4.0 International License.